35 Jehova agọziwo nna m ukwu nke ukwuu n’ihi na o mere ka ọ na-abawanye ụba, na-enyekwa ya atụrụ na ehi na ọlaọcha na ọlaedo na ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi na kamel na ịnyịnya ibu.+
18 Ị ga-echeta Jehova bụ́ Chineke gị, n’ihi na ọ bụ ya na-enye gị ike i ji akpata akụ̀;+ ka o wee debe ọgbụgba ndụ ya nke ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi, dị ka ọ dị taa.+