Ilu 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmalite esemokwu dị ka mmadụ imeghere mmiri ụzọ;+ ya mere, tupu esemokwu amalite, si n’ebe ahụ pụọ.+ Ndị Rom 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụrụ na o kwere omume, ọ bụrụhaala na ọ dị unu n’aka, unu na mmadụ niile dịrị n’udo.+ Ndị Hibru 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Na-achụsonụ udo n’ebe mmadụ niile nọ,+ na ịdị nsọ+ nke ọ na-adịghị onye ga-ahụ Onyenwe anyị ma o nweghị ya,+
14 Mmalite esemokwu dị ka mmadụ imeghere mmiri ụzọ;+ ya mere, tupu esemokwu amalite, si n’ebe ahụ pụọ.+
14 Na-achụsonụ udo n’ebe mmadụ niile nọ,+ na ịdị nsọ+ nke ọ na-adịghị onye ga-ahụ Onyenwe anyị ma o nweghị ya,+