1 Ndị Eze 20:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma a kpọkọtara ụmụ Izrel ma nye ha ihe ndị dị ha mkpa,+ ha wee malite ịpụ izute ha; ụmụ Izrel wee maa ụlọikwuu n’ihu ha dị ka obere ìgwè ewu abụọ, ebe ndị Siria n’onwe ha jupụtara elu ala ahụ.+
27 Ma a kpọkọtara ụmụ Izrel ma nye ha ihe ndị dị ha mkpa,+ ha wee malite ịpụ izute ha; ụmụ Izrel wee maa ụlọikwuu n’ihu ha dị ka obere ìgwè ewu abụọ, ebe ndị Siria n’onwe ha jupụtara elu ala ahụ.+