Ọpụpụ 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Fero agaghị ege unu ntị;+ m ga-ebi Ijipt aka wee jiri oké ikpe+ kpọpụta ụsụụ m,+ bụ́ ndị m,+ ụmụ Izrel,+ n’ala Ijipt. Ọnụ Ọgụgụ 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka nke a na-eme, ndị Ijipt nọ na-eli ndị Jehova gburu n’etiti ha, ya bụ, ụmụ niile e bu ụzọ mụọ;+ Jehova mekwara ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ chi ha dị iche iche.+
4 Fero agaghị ege unu ntị;+ m ga-ebi Ijipt aka wee jiri oké ikpe+ kpọpụta ụsụụ m,+ bụ́ ndị m,+ ụmụ Izrel,+ n’ala Ijipt.
4 Ka nke a na-eme, ndị Ijipt nọ na-eli ndị Jehova gburu n’etiti ha, ya bụ, ụmụ niile e bu ụzọ mụọ;+ Jehova mekwara ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ chi ha dị iche iche.+