Ilu 29:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye na-eje ozi agaghị anabata okwu ọnụ a gwara ya iji gbazie ya,+ n’ihi na ọ na-aghọta ihe ma ọ dịghị aṅa ntị.+
19 Onye na-eje ozi agaghị anabata okwu ọnụ a gwara ya iji gbazie ya,+ n’ihi na ọ na-aghọta ihe ma ọ dịghị aṅa ntị.+