Jenesis 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mmụọ ozi Jehova gwakwara ya, sị: “Lee, ị dị ime, ị ga-amụkwa nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Ishmel;+ n’ihi na ahụ́ a na-emekpa gị eruwo Jehova ntị.+
11 Mmụọ ozi Jehova gwakwara ya, sị: “Lee, ị dị ime, ị ga-amụkwa nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Ishmel;+ n’ihi na ahụ́ a na-emekpa gị eruwo Jehova ntị.+