Abụ Ọma 37:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+ Ilu 29:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe ndị ajọ omume dị ọtụtụ, mmebi iwu na-adị ukwuu; ma ndị ezi omume ga na-ele ọdịda ha anya.+ Malakaị 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+
10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+
18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+