Jenesis 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe o leliri anya,+ ọ hụrụ, ma, lee, ndị ikom atọ guzo n’ebe dịtụ anya n’ebe ọ nọ. Mgbe ọ hụrụ ha, o si n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ gbara ọsọ gawa izute ha, o wee kpọọ isiala.+ 1 Samuel 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe e mesịrị, Devid biliri si n’ọgba ahụ pụọ wee kpọọ Sọl, sị: “Onyenwe m+ eze!” Sọl wee lee anya n’azụ, Devid wee hulata kpọọrọ ya isiala.+
2 Mgbe o leliri anya,+ ọ hụrụ, ma, lee, ndị ikom atọ guzo n’ebe dịtụ anya n’ebe ọ nọ. Mgbe ọ hụrụ ha, o si n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ gbara ọsọ gawa izute ha, o wee kpọọ isiala.+
8 Mgbe e mesịrị, Devid biliri si n’ọgba ahụ pụọ wee kpọọ Sọl, sị: “Onyenwe m+ eze!” Sọl wee lee anya n’azụ, Devid wee hulata kpọọrọ ya isiala.+