Ndị Ikpe 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha wee banye n’ebe ahụ ka ha gaa rahụ na Gibia. Ha wee banye gaa nọdụ ala n’ámá obodo ahụ, ọ dịghịkwa onye kpọbatara ha n’ụlọ ka ha nọrọ ka chi bọọ.+
15 Ha wee banye n’ebe ahụ ka ha gaa rahụ na Gibia. Ha wee banye gaa nọdụ ala n’ámá obodo ahụ, ọ dịghịkwa onye kpọbatara ha n’ụlọ ka ha nọrọ ka chi bọọ.+