Ilu 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ha adịghị arahụ ụra ọ gwụla ma hà mere ihe ọjọọ,+ ụra adịghịkwa atụ ha ọ gwụla ma hà mere ka mmadụ sụọ ngọngọ.+ Ndị Efesọs 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ebe ọ bụ na mmehie ha adịkwaghị ewute ha,+ ha mikpuru onwe ha n’omume rụrụ arụ+ iji anyaukwu+ na-eme ụdị omume adịghị ọcha niile.+
16 N’ihi na ha adịghị arahụ ụra ọ gwụla ma hà mere ihe ọjọọ,+ ụra adịghịkwa atụ ha ọ gwụla ma hà mere ka mmadụ sụọ ngọngọ.+
19 Ebe ọ bụ na mmehie ha adịkwaghị ewute ha,+ ha mikpuru onwe ha n’omume rụrụ arụ+ iji anyaukwu+ na-eme ụdị omume adịghị ọcha niile.+