Ọrụ Ndịozi 7:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma onye ahụ nke nọ na-eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ jụrụ ya ajụ, wee sị, ‘Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?+ 1 Pita 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ebe ọ bụ na unu esoghị ha na-ebi ndụ ịla n’iyi a,+ ọ na-eju ha anya, ha ewee na-ekwujọ unu.+
27 Ma onye ahụ nke nọ na-eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ jụrụ ya ajụ, wee sị, ‘Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?+