Jenesis 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E mesịa, mmụọ ozi Jehova+ hụrụ ya n’otu isi mmiri nke dị n’ala ịkpa, n’isi mmiri nke dị n’ụzọ gara Shọọ.+
7 E mesịa, mmụọ ozi Jehova+ hụrụ ya n’otu isi mmiri nke dị n’ala ịkpa, n’isi mmiri nke dị n’ụzọ gara Shọọ.+