Aịzaya 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M wee malite ịnụ olu Jehova ka ọ na-asị: “Ònye ka m ga-eziga, ònye ga-ejekwara anyị?”+ M wee sị: “Lee m! Ziga m.”+
8 M wee malite ịnụ olu Jehova ka ọ na-asị: “Ònye ka m ga-eziga, ònye ga-ejekwara anyị?”+ M wee sị: “Lee m! Ziga m.”+