Ndị Ikpe 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee sị ya: “Ugbu a, ọ bụrụ na ihe m dị gị mma,+ meekwara m ihe ịrịba ama iji gosi na ọ bụ gị na-agwa m okwu.+ Ndị Ikpe 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee sị ya: “Biko, jụọ+ Chineke+ ase ka anyị mara ma ànyị ga-enwe ihe ịga nke ọma n’ihe anyị na-aga.”
17 O wee sị ya: “Ugbu a, ọ bụrụ na ihe m dị gị mma,+ meekwara m ihe ịrịba ama iji gosi na ọ bụ gị na-agwa m okwu.+
5 Ha wee sị ya: “Biko, jụọ+ Chineke+ ase ka anyị mara ma ànyị ga-enwe ihe ịga nke ọma n’ihe anyị na-aga.”