Jeremaya 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Nwa agbọghọ na-amaghị nwoke ọ̀ pụrụ ichefu ihe o ji achọ mma, nwaanyị a na-alụ ọhụrụ ọ̀ pụrụ ichefu ákwà ọ na-eke n’obi? Ma ndị m echefuwo m ọtụtụ ụbọchị.+ Ezikiel 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee jiri ihe ịchọ mma chọọ gị mma, gbanye gị ọla aka+ n’aka, yinyekwa gị ihe olu n’olu.+
32 Nwa agbọghọ na-amaghị nwoke ọ̀ pụrụ ichefu ihe o ji achọ mma, nwaanyị a na-alụ ọhụrụ ọ̀ pụrụ ichefu ákwà ọ na-eke n’obi? Ma ndị m echefuwo m ọtụtụ ụbọchị.+