Abụ Ọma 118:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ Jehova mere ya;+Ọ dị ebube n’anya anyị.+ Mak 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe a si n’aka Jehova, ọ dịkwa ebube n’anya anyị’?”+