Diuterọnọmi 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefekwa ha n’aka gị ma chụsasịa ha, ha ewee nọrọ n’ọgba aghara, ruo mgbe a lara ha n’iyi.+
23 Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefekwa ha n’aka gị ma chụsasịa ha, ha ewee nọrọ n’ọgba aghara, ruo mgbe a lara ha n’iyi.+