1 Ndị Eze 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma okporo osisi+ ndị ahụ dị ogologo, nke mere na a na-anọ n’Ebe Nsọ, n’ihu ọnụ ụlọ dị n’ime ime, ahụ ọnụ ọnụ okporo osisi ndị ahụ anya, ma a naghị anọ n’èzí ahụ ha anya. N’ebe ahụ ka ha dị ruo taa.+
8 Ma okporo osisi+ ndị ahụ dị ogologo, nke mere na a na-anọ n’Ebe Nsọ, n’ihu ọnụ ụlọ dị n’ime ime, ahụ ọnụ ọnụ okporo osisi ndị ahụ anya, ma a naghị anọ n’èzí ahụ ha anya. N’ebe ahụ ka ha dị ruo taa.+