1 Samuel 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha wee ziga ndị mmadụ na Shaịlo, ha wee si n’ebe ahụ bute igbe ọgbụgba ndụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ onye nọ ọdụ n’elu cherọb.+ Ụmụ abụọ Ilaị bụ́ Họfnaị na Finihas nọkwa n’ebe ahụ igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke dị.+ Ndị Hibru 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ma n’elu elu ya, e nwere ndị cherọb+ dị ebube, ndị sachiri elu ihe mkpuchi mmehie.+ Ma ugbu a abụghị oge ikwu banyere ihe ndị a n’ụzọ zuru ezu.
4 Ha wee ziga ndị mmadụ na Shaịlo, ha wee si n’ebe ahụ bute igbe ọgbụgba ndụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ onye nọ ọdụ n’elu cherọb.+ Ụmụ abụọ Ilaị bụ́ Họfnaị na Finihas nọkwa n’ebe ahụ igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke dị.+
5 ma n’elu elu ya, e nwere ndị cherọb+ dị ebube, ndị sachiri elu ihe mkpuchi mmehie.+ Ma ugbu a abụghị oge ikwu banyere ihe ndị a n’ụzọ zuru ezu.