Ọpụpụ 40:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E mesịa, o weere Ihe Àmà+ ahụ tinye n’Igbe ahụ,+ tinyekwa okporo osisi+ ndị ahụ n’Igbe ahụ ma were ihe mkpuchi+ Igbe ahụ kpuchie ya.+ 1 Ihe E Mere 28:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Devid wee nye Sọlọmọn nwa ya ụkpụrụ+ nke ihe owuwu ụzọ mbata+ na nke ụlọ ya dị iche iche nakwa ụlọ nkwakọba ihe ya+ na ọnụ ụlọ ya ndị ga-adị n’elu*+ na ọnụ ụlọ ime ya ndị ga-agba ọchịchịrị na ụlọ a ga-adọba ihe mkpuchi mmehie;+ Ndị Hibru 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ma n’elu elu ya, e nwere ndị cherọb+ dị ebube, ndị sachiri elu ihe mkpuchi mmehie.+ Ma ugbu a abụghị oge ikwu banyere ihe ndị a n’ụzọ zuru ezu.
20 E mesịa, o weere Ihe Àmà+ ahụ tinye n’Igbe ahụ,+ tinyekwa okporo osisi+ ndị ahụ n’Igbe ahụ ma were ihe mkpuchi+ Igbe ahụ kpuchie ya.+
11 Devid wee nye Sọlọmọn nwa ya ụkpụrụ+ nke ihe owuwu ụzọ mbata+ na nke ụlọ ya dị iche iche nakwa ụlọ nkwakọba ihe ya+ na ọnụ ụlọ ya ndị ga-adị n’elu*+ na ọnụ ụlọ ime ya ndị ga-agba ọchịchịrị na ụlọ a ga-adọba ihe mkpuchi mmehie;+
5 ma n’elu elu ya, e nwere ndị cherọb+ dị ebube, ndị sachiri elu ihe mkpuchi mmehie.+ Ma ugbu a abụghị oge ikwu banyere ihe ndị a n’ụzọ zuru ezu.