Ọpụpụ 37:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O jikwa ọlaedo kpụọ ihe anọ yiri mgbaaka maka ya ma kpụnye ihe anọ ahụ yiri mgbaaka n’akụkụ anọ ya bụ́ ebe ụkwụ ya anọ dị.+
13 O jikwa ọlaedo kpụọ ihe anọ yiri mgbaaka maka ya ma kpụnye ihe anọ ahụ yiri mgbaaka n’akụkụ anọ ya bụ́ ebe ụkwụ ya anọ dị.+