Ọpụpụ 37:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ihe ndị ahụ yiri mgbaaka dị n’akụkụ ihe ahụ a kpụrụ n’ọnụ ya, ka ọ bụrụ ihe ga na-ejide okporo osisi ndị a ga-eji na-ebu tebụl ahụ.+
14 Ihe ndị ahụ yiri mgbaaka dị n’akụkụ ihe ahụ a kpụrụ n’ọnụ ya, ka ọ bụrụ ihe ga na-ejide okporo osisi ndị a ga-eji na-ebu tebụl ahụ.+