Ọpụpụ 37:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Alaka isii si n’akụkụ ya abụọ pụta, alaka atọ nke ihe ndọba oriọna ahụ si n’otu akụkụ ya pụta, alaka atọ nke ihe ndọba oriọna ahụ sikwa n’akụkụ ya nke ọzọ pụta.+
18 Alaka isii si n’akụkụ ya abụọ pụta, alaka atọ nke ihe ndọba oriọna ahụ si n’otu akụkụ ya pụta, alaka atọ nke ihe ndọba oriọna ahụ sikwa n’akụkụ ya nke ọzọ pụta.+