Ọnụ Ọgụgụ 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú a ka e si rụọ ihe ndọba oriọna ahụ. E ji ọlaedo kpụọ ya. A kpụrụ ya akpụ,+ ọbụna akụkụ ya abụọ na ifuru ya. Dị ka Jehova gosiri Mozis n’ọhụụ,+ otú ahụ ka o mere ihe ndọba oriọna ahụ.
4 Otú a ka e si rụọ ihe ndọba oriọna ahụ. E ji ọlaedo kpụọ ya. A kpụrụ ya akpụ,+ ọbụna akụkụ ya abụọ na ifuru ya. Dị ka Jehova gosiri Mozis n’ọhụụ,+ otú ahụ ka o mere ihe ndọba oriọna ahụ.