Ọpụpụ 36:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ dụnyere anya nko iri ise n’otu ákwà ụlọikwuu, ọ dụnyekwara anya nko iri ise n’isi isi ákwà ụlọikwuu nke dị n’ebe a ga-ejikọ ya na ákwà ụlọikwuu nke ọzọ, anya nko ndị ahụ chere ibe ha ihu.+
12 Ọ dụnyere anya nko iri ise n’otu ákwà ụlọikwuu, ọ dụnyekwara anya nko iri ise n’isi isi ákwà ụlọikwuu nke dị n’ebe a ga-ejikọ ya na ákwà ụlọikwuu nke ọzọ, anya nko ndị ahụ chere ibe ha ihu.+