Ọpụpụ 36:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 na ntọala iri anọ ha e ji ọlaọcha rụọ ndị nwere oghere, a ga-akwụnye otu awara osisi na ntọala abụọ nwere oghere, kwụnyekwa awara osisi nke ọzọ na ntọala abụọ nwere oghere.+
26 na ntọala iri anọ ha e ji ọlaọcha rụọ ndị nwere oghere, a ga-akwụnye otu awara osisi na ntọala abụọ nwere oghere, kwụnyekwa awara osisi nke ọzọ na ntọala abụọ nwere oghere.+