Ọpụpụ 38:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E mesịa, ọ rụrụ arịa niile nke ebe ịchụàjà ahụ, ite ya na shọvel ya na ọkwá ya, ndụdụ ya na ihe ịgụ ọkụ ya. O ji ọla kọpa rụọ arịa ya niile.+ Levitikọs 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọ ga-ewere ihe ịgụ ọkụ+ nke a gụjuru icheku ọkụ nke si n’ebe ịchụàjà+ nke dị n’ihu Jehova, tinyere ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ o kpojuru aka ya abụọ,+ ọ ga-ewebatakwa ha n’ime ákwà mgbochi ahụ.+ 1 Ndị Eze 7:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 tinyere ite na shọvel na ọkwá na arịa ndị a niile,+ bụ́ ndị Haịram ji ọla kọpa na-egbuke egbuke rụọrọ Eze Sọlọmọn maka ụlọ Jehova.
3 E mesịa, ọ rụrụ arịa niile nke ebe ịchụàjà ahụ, ite ya na shọvel ya na ọkwá ya, ndụdụ ya na ihe ịgụ ọkụ ya. O ji ọla kọpa rụọ arịa ya niile.+
12 “Ọ ga-ewere ihe ịgụ ọkụ+ nke a gụjuru icheku ọkụ nke si n’ebe ịchụàjà+ nke dị n’ihu Jehova, tinyere ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ o kpojuru aka ya abụọ,+ ọ ga-ewebatakwa ha n’ime ákwà mgbochi ahụ.+
45 tinyere ite na shọvel na ọkwá na arịa ndị a niile,+ bụ́ ndị Haịram ji ọla kọpa na-egbuke egbuke rụọrọ Eze Sọlọmọn maka ụlọ Jehova.