Ọpụpụ 39:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee kwee akpa obi+ ahụ dị ka ihe onye na-akpa ihe n’ákwà kpara, dị ka e si kwee efọd ahụ, nke e ji ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, kwee.+ Ọpụpụ 39:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha wee jiri ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ụdọ ígwè, dị ka eriri, n’elu akpa obi ahụ.+ Levitikọs 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ahụ, o kekwasịrị ya akpa obi+ ma tinye Yurim na Tọmịm+ n’akpa obi ahụ.
8 O wee kwee akpa obi+ ahụ dị ka ihe onye na-akpa ihe n’ákwà kpara, dị ka e si kwee efọd ahụ, nke e ji ọlaedo, eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa, kwee.+