Jenesis 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọlaedo nke dị n’ala ahụ dị mma.+ N’ebe ahụ ka e nwekwara esó deliọm+ nakwa nkume ọnịks.+ Ọpụpụ 35:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 na nkume ọnịks na nkume a ga-akwụnye n’efọd+ nakwa ndị a ga-akwụnye n’akpa obi ahụ.+