Jenesis 46:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mkpụrụ obi niile ha na Jekọb so bata n’Ijipt si n’úkwù ya pụta,+ ma e wezụga ndị nwunye ụmụ Jekọb. Ha niile dị mkpụrụ obi iri isii na isii.
26 Mkpụrụ obi niile ha na Jekọb so bata n’Ijipt si n’úkwù ya pụta,+ ma e wezụga ndị nwunye ụmụ Jekọb. Ha niile dị mkpụrụ obi iri isii na isii.