Ọpụpụ 39:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee jiri ọlaedo kpụọ ihe mbadamba abụọ, jirikwa ọlaedo kpụọ ihe abụọ yiri mgbaaka ma tinye ihe abụọ ahụ yiri mgbaaka na nsọtụ abụọ nke akpa obi ahụ.+
16 Ha wee jiri ọlaedo kpụọ ihe mbadamba abụọ, jirikwa ọlaedo kpụọ ihe abụọ yiri mgbaaka ma tinye ihe abụọ ahụ yiri mgbaaka na nsọtụ abụọ nke akpa obi ahụ.+