Ọpụpụ 39:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E mesịa, ha ganyere eriri abụọ ahụ e ji ọlaedo kpụọ n’ihe abụọ ahụ yiri mgbaaka dị na nsọtụ akpa obi ahụ.+ Levitikọs 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ahụ, o kekwasịrị ya akpa obi+ ma tinye Yurim na Tọmịm+ n’akpa obi ahụ.
17 E mesịa, ha ganyere eriri abụọ ahụ e ji ọlaedo kpụọ n’ihe abụọ ahụ yiri mgbaaka dị na nsọtụ akpa obi ahụ.+