Ọpụpụ 29:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-eke ya ákwà ahụ a na-eke n’isi n’isi ma tinye ihe àmà nraranye ahụ dị nsọ n’ákwà ahụ a na-eke n’isi.+ Ọpụpụ 39:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ha wee ganye ya eriri na-acha anụnụ anụnụ iji kegide ya n’elu ákwà ahụ a na-eke n’isi,+ dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
6 Ị ga-eke ya ákwà ahụ a na-eke n’isi n’isi ma tinye ihe àmà nraranye ahụ dị nsọ n’ákwà ahụ a na-eke n’isi.+
31 Ha wee ganye ya eriri na-acha anụnụ anụnụ iji kegide ya n’elu ákwà ahụ a na-eke n’isi,+ dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.