Ọpụpụ 27:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ụlọikwuu nzute, ná mpụga ákwà mgbochi+ ahụ nke dị n’akụkụ Ihe Àmà ahụ, Erọn na ụmụ ya ga na-elekọta ya ka ọ na-enwu malite ná mgbede ruo ụtụtụ n’ihu Jehova.+ Ọ bụ ụkpụrụ dịịrị ọgbọ+ ha niile ruo mgbe a na-akaghị aka, nke ụmụ Izrel ga na-edebe.+
21 N’ụlọikwuu nzute, ná mpụga ákwà mgbochi+ ahụ nke dị n’akụkụ Ihe Àmà ahụ, Erọn na ụmụ ya ga na-elekọta ya ka ọ na-enwu malite ná mgbede ruo ụtụtụ n’ihu Jehova.+ Ọ bụ ụkpụrụ dịịrị ọgbọ+ ha niile ruo mgbe a na-akaghị aka, nke ụmụ Izrel ga na-edebe.+