Levitikọs 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O sikwa na nkata achịcha na-ekoghị eko nke dị n’ihu Jehova were otu achịcha na-ekoghị eko+ na otu achịcha e tinyere mmanụ+ na otu achịcha dị fere fere.+ O wee tụkwasị ha n’elu abụba ndị ahụ na ụkwụ aka nri anụ ahụ.
26 O sikwa na nkata achịcha na-ekoghị eko nke dị n’ihu Jehova were otu achịcha na-ekoghị eko+ na otu achịcha e tinyere mmanụ+ na otu achịcha dị fere fere.+ O wee tụkwasị ha n’elu abụba ndị ahụ na ụkwụ aka nri anụ ahụ.