Levitikọs 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Otú ọ dị, ọ ga-ahụ na e bupụrụ oké ehi àjà mmehie ahụ na mkpi àjà mmehie ahụ, bụ́ ndị e bubatara ọbara ha n’ebe nsọ maka iji kpuchie mmehie, ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu; ha ga-akpọ akpụkpọ ha na anụ ha na nsị ha ọkụ.+
27 “Otú ọ dị, ọ ga-ahụ na e bupụrụ oké ehi àjà mmehie ahụ na mkpi àjà mmehie ahụ, bụ́ ndị e bubatara ọbara ha n’ebe nsọ maka iji kpuchie mmehie, ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu; ha ga-akpọ akpụkpọ ha na anụ ha na nsị ha ọkụ.+