Levitikọs 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee kpụta ebule nke abụọ nso, bụ́ ebule e ji ahọpụta mmadụ,+ Erọn na ụmụ ya wee bikwasị aka ha n’isi ebule ahụ.
22 O wee kpụta ebule nke abụọ nso, bụ́ ebule e ji ahọpụta mmadụ,+ Erọn na ụmụ ya wee bikwasị aka ha n’isi ebule ahụ.