Levitikọs 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 E mesịa, o tinyere ha niile n’ọbụ aka Erọn nakwa n’ọbụ aka ụmụ ya wee malite ifegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+
27 E mesịa, o tinyere ha niile n’ọbụ aka Erọn nakwa n’ọbụ aka ụmụ ya wee malite ifegharị ha ka ha bụrụ àjà a na-efegharị efegharị n’ihu Jehova.+