Levitikọs 8:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Unu ga-anọkwa n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ehihie na abalị ruo ụbọchị asaa,+ unu ga-echerịrị nche ahụ Jehova nyere n’iwu,+ ka unu ghara ịnwụ; n’ihi na otú a ka e nyere m n’iwu.” Levitikọs 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee ruo n’ụbọchị nke asatọ+ na Mozis kpọrọ Erọn na ụmụ ya nakwa ndị okenye Izrel.
35 Unu ga-anọkwa n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ehihie na abalị ruo ụbọchị asaa,+ unu ga-echerịrị nche ahụ Jehova nyere n’iwu,+ ka unu ghara ịnwụ; n’ihi na otú a ka e nyere m n’iwu.”