Ọpụpụ 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ahapụla nke ọ bụla n’ime ya ka ọ fọdụ ruo ụtụtụ, kama, ihe ọ bụla fọdụrụ n’ime ya ruo ụtụtụ, unu ga-akpọ ya ọkụ.+ Levitikọs 8:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Unu ga-akpọ ihe fọdụrụ n’anụ ahụ nakwa n’achịcha ahụ ọkụ.+
10 Unu ahapụla nke ọ bụla n’ime ya ka ọ fọdụ ruo ụtụtụ, kama, ihe ọ bụla fọdụrụ n’ime ya ruo ụtụtụ, unu ga-akpọ ya ọkụ.+