Levitikọs 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mozis wee mee nnọọ dị ka Jehova nyere ya n’iwu, mmadụ niile wee zukọta n’ọnụ ụzọ+ ụlọikwuu nzute.