Levitikọs 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ọ ga-anata nzukọ ụmụ Izrel+ ụmụ mkpi abụọ maka àjà mmehie+ na otu ebule maka àjà nsure ọkụ.+ Levitikọs 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Erọn ga-achụ oké ehi àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya, n’àjà,+ ọ ga-ekpuchikwara+ onwe ya mmehie ya,+ kpuchiekwara ụlọ ya.+ Levitikọs 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ ga-ejikwa mkpịsị aka ya fesa+ ọbara ahụ n’elu ya ugboro asaa wee mee ka ọ dị ọcha, dookwa ya nsọ pụọ n’adịghị ọcha nke ụmụ Izrel.
6 “Erọn ga-achụ oké ehi àjà mmehie, nke bụ́ maka onwe ya, n’àjà,+ ọ ga-ekpuchikwara+ onwe ya mmehie ya,+ kpuchiekwara ụlọ ya.+
19 Ọ ga-ejikwa mkpịsị aka ya fesa+ ọbara ahụ n’elu ya ugboro asaa wee mee ka ọ dị ọcha, dookwa ya nsọ pụọ n’adịghị ọcha nke ụmụ Izrel.