-
Ọpụpụ 38:25Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
25 Ọlaọcha nke ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ná nzukọ ahụ nyere dị otu narị talent na otu puku shekel na narị asaa na iri asaa na ise, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya.
-