Ezikiel 27:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Vidan na Jevan nke si Yuzal ji ihe ha dị iche iche gbanwere ngwá ahịa gị. Ngwá ahịa gị bụ ihe ndị e ji ígwè kpụọ, osisi kashịa na ahịhịa na-esi ísì ụtọ.+
19 Vidan na Jevan nke si Yuzal ji ihe ha dị iche iche gbanwere ngwá ahịa gị. Ngwá ahịa gị bụ ihe ndị e ji ígwè kpụọ, osisi kashịa na ahịhịa na-esi ísì ụtọ.+