Ọpụpụ 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị onwe gị ga-ekwu ihe niile m ga-enye gị n’iwu;+ Erọn nwanne gị ga na-agwa Fero okwu,+ ọ ga-ahapụkwa ụmụ Izrel ka ha si n’ala ya pụọ.+
2 Gị onwe gị ga-ekwu ihe niile m ga-enye gị n’iwu;+ Erọn nwanne gị ga na-agwa Fero okwu,+ ọ ga-ahapụkwa ụmụ Izrel ka ha si n’ala ya pụọ.+