Levitikọs 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mozis wee were mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ tee ụlọikwuu ahụ+ na ihe niile dị n’ime ya wee doo ha nsọ.
10 Mozis wee were mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ tee ụlọikwuu ahụ+ na ihe niile dị n’ime ya wee doo ha nsọ.