Ọnụ Ọgụgụ 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Erọn, bụ́ ndị nchụàjà e tere mmanụ, ndị e nyere ike ịrụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.+ 2 Ndị Kọrịnt 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma, ọ bụ Chineke nyere ihe na-emesi obi ike na anyị na unu bụ ndị nke Kraịst, ọ bụkwa ya tere anyị mmanụ.+
3 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Erọn, bụ́ ndị nchụàjà e tere mmanụ, ndị e nyere ike ịrụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.+
21 Ma, ọ bụ Chineke nyere ihe na-emesi obi ike na anyị na unu bụ ndị nke Kraịst, ọ bụkwa ya tere anyị mmanụ.+