Ọpụpụ 40:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị ga-etekwa ha mmanụ dị ka i tere nna ha mmanụ,+ ha ga-abụ ndị nchụàjà m, mmanụ ị ga-ete ha ga-eme ka ha na-eje ozi dị ka ndị nchụàjà ruo mgbe a na-akaghị aka n’ọgbọ ha niile.”+ Mkpughe 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 i mekwara ka ha bụụrụ Chineke anyị+ otu alaeze+ na ndị nchụàjà,+ ha ga-achịkwa ụwa dị ka ndị eze.”+
15 Ị ga-etekwa ha mmanụ dị ka i tere nna ha mmanụ,+ ha ga-abụ ndị nchụàjà m, mmanụ ị ga-ete ha ga-eme ka ha na-eje ozi dị ka ndị nchụàjà ruo mgbe a na-akaghị aka n’ọgbọ ha niile.”+
10 i mekwara ka ha bụụrụ Chineke anyị+ otu alaeze+ na ndị nchụàjà,+ ha ga-achịkwa ụwa dị ka ndị eze.”+