Ọpụpụ 35:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mozis wee gwa ụmụ Izrel, sị: “Lee, Jehova akpọwo Bezalel+ nwa Yuraị nwa Họọ nke ebo Juda aha. 1 Ihe E Mere 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Họọ amụọ Yuraị.+ Yuraị amụọ Bezalel.+