Ọpụpụ 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie, jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị iji duru ha na-aga,+ iji na-enye ha ìhè ha ga-eji na-aga n’ehihie nakwa n’abalị.+ Abụ Ọma 99:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ nọ na-agwa ha okwu n’ogidi ígwé ojii.+Ha debere ihe ncheta ya nakwa ụkpụrụ o nyere ha.+
21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie, jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị iji duru ha na-aga,+ iji na-enye ha ìhè ha ga-eji na-aga n’ehihie nakwa n’abalị.+